1 Ihe E Mere 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ndị na-ejere Hadadiza ozi hụrụ na ndị Izrel emeriela ha,+ ha gakwuuru Devid, ya na ha emee udo, ha aghọọ ndị ohu ya.+ Ndị Siria agaghịkwa nyere ndị Amọn aka ọzọ.
19 Mgbe ndị na-ejere Hadadiza ozi hụrụ na ndị Izrel emeriela ha,+ ha gakwuuru Devid, ya na ha emee udo, ha aghọọ ndị ohu ya.+ Ndị Siria agaghịkwa nyere ndị Amọn aka ọzọ.