1 Ihe E Mere 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ihe a mechara, ndị Izrel na ndị Filistia lụrụ agha ọzọ na Giza. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Sipaị, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+ E merikwara ndị Filistia.
4 Mgbe ihe a mechara, ndị Izrel na ndị Filistia lụrụ agha ọzọ na Giza. Ọ bụ mgbe ahụ ka Sibekaị+ onye Husha gburu Sipaị, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+ E merikwara ndị Filistia.