1 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha lụkwara agha ọzọ na Gat.+ N’ebe ahụ, e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa,+ nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla. Ha niile dị iri abụọ na anọ. Ọ bụkwa otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
6 Ha lụkwara agha ọzọ na Gat.+ N’ebe ahụ, e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa,+ nke nwere mkpịsị aka isii n’aka ya nke ọ bụla, nweekwa mkpịsị ụkwụ isii n’ụkwụ ya nke ọ bụla. Ha niile dị iri abụọ na anọ. Ọ bụkwa otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+