1 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ nọkwa na-echere ndị Izrel aka mgba.+ N’ihi ya, Jonatan nwa Shimia,+ bụ́ nwanne Devid, gburu ya.