1 Ihe E Mere 21:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ ya mere Devid ji gwa Joab+ na ndị isi ndị Izrel, sị: “Gaanụ gụọ ndị Izrel ọnụ, malite na Bia-shiba ruo Dan.+ Unu gụchaa, unu abịa gwa m, ka m mara ole ha dị.”
2 Ọ bụ ya mere Devid ji gwa Joab+ na ndị isi ndị Izrel, sị: “Gaanụ gụọ ndị Izrel ọnụ, malite na Bia-shiba ruo Dan.+ Unu gụchaa, unu abịa gwa m, ka m mara ole ha dị.”