1 Ihe E Mere 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid asị Gad: “Ihe a na-agbawa m obi. Biko, ka m daba n’aka Jehova, n’ihi na ọ na-eme ebere nke ukwuu.+ Ma, ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+
13 Devid asị Gad: “Ihe a na-agbawa m obi. Biko, ka m daba n’aka Jehova, n’ihi na ọ na-eme ebere nke ukwuu.+ Ma, ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+