1 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova n’elu ka o ji mma agha*+ matịa aka ka o gbuchapụ ndị bi na Jeruselem. Devid na ndị okenye gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+ Ha yikwa ákwà iru uju.+
16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova n’elu ka o ji mma agha*+ matịa aka ka o gbuchapụ ndị bi na Jeruselem. Devid na ndị okenye gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+ Ha yikwa ákwà iru uju.+