1 Ihe E Mere 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Devid gwakwara ezi Chineke, sị: “Ọ bụ m kwuru ka a gụọ ndị mmadụ ọnụ. Ọ bụ m mehiere. Ọ bụkwa m mejọrọ ihe.+ Gịnị ka atụrụ ndị a mere? Jehova bụ́ Chineke m, biko, bịa gbuo mụ na ndị ezinụlọ nna m. Atazila ndị gị ahụhụ a ị na-ata ha.”+
17 Devid gwakwara ezi Chineke, sị: “Ọ bụ m kwuru ka a gụọ ndị mmadụ ọnụ. Ọ bụ m mehiere. Ọ bụkwa m mejọrọ ihe.+ Gịnị ka atụrụ ndị a mere? Jehova bụ́ Chineke m, biko, bịa gbuo mụ na ndị ezinụlọ nna m. Atazila ndị gị ahụhụ a ị na-ata ha.”+