1 Ihe E Mere 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Devid asị Ọnan: “Resị* m ebe a a na-azọcha ọka, ka m rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà na ya. Resị m ya, m ga-akwụzu gị ego ya, ka e wee kwụsị ịta ndị Izrel ahụhụ.”+
22 Devid asị Ọnan: “Resị* m ebe a a na-azọcha ọka, ka m rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà na ya. Resị m ya, m ga-akwụzu gị ego ya, ka e wee kwụsị ịta ndị Izrel ahụhụ.”+