1 Ihe E Mere 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Ọnan sịrị Devid: “Onyenwe m eze, were ya mee ihe dị gị mma. Lee ehi ị ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ nakwa ihe e ji eticha ọka,+ nke ị ga-eji mere nkụ, nakwa ọka wit ị ga-eji chụọ àjà ọka. M na-enye gị ha niile.”
23 Ma Ọnan sịrị Devid: “Onyenwe m eze, were ya mee ihe dị gị mma. Lee ehi ị ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ nakwa ihe e ji eticha ọka,+ nke ị ga-eji mere nkụ, nakwa ọka wit ị ga-eji chụọ àjà ọka. M na-enye gị ha niile.”