1 Ihe E Mere 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ma, Eze Devid sịrị Ọnan: “Mba, m ga-azụrịrị ya azụ, kwụzuokwa gị ụgwọ ya, n’ihi na agaghị m ewere ihe gị nye Jehova ma ọ bụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.”+
24 Ma, Eze Devid sịrị Ọnan: “Mba, m ga-azụrịrị ya azụ, kwụzuokwa gị ụgwọ ya, n’ihi na agaghị m ewere ihe gị nye Jehova ma ọ bụ chụọ àjà a na-esu ọkụ n’emefughị ihe ọ bụla.”+