1 Ihe E Mere 21:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ọ kpọkukwara Jehova, ya aza ya. Otú o si za ya bụ na ọkụ+ si n’eluigwe bịa rechapụ àjà ahụ a na-esu ọkụ nke dị n’elu ebe ịchụàjà ahụ.
26 Devid wee rụọrọ Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ọ kpọkukwara Jehova, ya aza ya. Otú o si za ya bụ na ọkụ+ si n’eluigwe bịa rechapụ àjà ahụ a na-esu ọkụ nke dị n’elu ebe ịchụàjà ahụ.