1 Ihe E Mere 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Devid kwakọtakwara ọtụtụ ígwè a ga-eji mere ntu a ga-eji kụọ ibo ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nakwa ihe a ga-eji akpagide otu ihe na ibe ya. Ọ kwakọtakwara ọtụtụ ọla kọpa nke na a tụlighị otú ọ hà atụ̀.+
3 Devid kwakọtakwara ọtụtụ ígwè a ga-eji mere ntu a ga-eji kụọ ibo ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nakwa ihe a ga-eji akpagide otu ihe na ibe ya. Ọ kwakọtakwara ọtụtụ ọla kọpa nke na a tụlighị otú ọ hà atụ̀.+