1 Ihe E Mere 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ gwara Solomọn nwa ya, sị: “Ọ dị m n’obi ịrụrụ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ a ga-anọ na-eto aha ya.+