1 Ihe E Mere 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe ga-agaziri gị ma i lezie anya na-eme ihe otú Jehova gwara Mosis ka ndị Izrel na-eme,+ na-emekwa ihe ndị o kpebiri.+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+
13 Ihe ga-agaziri gị ma i lezie anya na-eme ihe otú Jehova gwara Mosis ka ndị Izrel na-eme,+ na-emekwa ihe ndị o kpebiri.+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Atụla egwu, atụkwala ụjọ.+