1 Ihe E Mere 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá dị puku mmadụ anọ (4,000).+ E nwekwara puku mmadụ anọ (4,000) ndị na-eji ngwá egwú eto+ Jehova. Ngwá egwú ha bụ ndị ahụ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha ka e jiri ha na-eto Chineke.”
5 Ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá dị puku mmadụ anọ (4,000).+ E nwekwara puku mmadụ anọ (4,000) ndị na-eji ngwá egwú eto+ Jehova. Ngwá egwú ha bụ ndị ahụ Devid kwuru banyere ha, sị, “Emere m ha ka e jiri ha na-eto Chineke.”