1 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid wee hazie* ụmụ Livaị n’ìgwè n’ìgwè,+ ya bụ, Geshọn, Kohat, na Meraraị.+