1 Ihe E Mere 23:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ọrụ ha bụ inyere ụmụ Erọn aka+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova, ma n’ogige ya+ ma n’ebe a na-anọ eri ihe ma n’ido ihe ọ bụla dị nsọ ọcha, nakwa n’ọrụ ọ bụla gbasara ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:28 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1904
28 Ọrụ ha bụ inyere ụmụ Erọn aka+ n’ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova, ma n’ogige ya+ ma n’ebe a na-anọ eri ihe ma n’ido ihe ọ bụla dị nsọ ọcha, nakwa n’ọrụ ọ bụla gbasara ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke.