1 Ihe E Mere 23:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha na-enyekwa aka mgbe ọ bụla a na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’oge ememme dị iche iche.+ Ha na-enye aka mgbe niile a na-achụrụ Jehova àjà a otú iwu kwuru ka e si na-eme ya.
31 Ha na-enyekwa aka mgbe ọ bụla a na-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’oge ememme dị iche iche.+ Ha na-enye aka mgbe niile a na-achụrụ Jehova àjà a otú iwu kwuru ka e si na-eme ya.