1 Ihe E Mere 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Otú a ka Devid si kee ụmụ Erọn n’ìgwè n’ìgwè: Ụmụ Erọn bụ Nedab, Abaịhu,+ Elieza, na Ịtama.+