1 Ihe E Mere 24:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, Nedab na Abaịhu bu nna ha ụzọ nwụọ.+ Ha amụtaghịkwa nwoke ọ bụla. Ma, Elieza+ na Ịtama akwụsịghị ịbụ ndị nchụàjà.
2 Ma, Nedab na Abaịhu bu nna ha ụzọ nwụọ.+ Ha amụtaghịkwa nwoke ọ bụla. Ma, Elieza+ na Ịtama akwụsịghị ịbụ ndị nchụàjà.