1 Ihe E Mere 24:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Otú a ka e si hazie ọrụ ha ga na-arụ+ mgbe ọ bụla ha batara n’ụlọ Jehova. Erọn nna nna ha haziri ya otú a dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere ya n’iwu.
19 Otú a ka e si hazie ọrụ ha ga na-arụ+ mgbe ọ bụla ha batara n’ụlọ Jehova. Erọn nna nna ha haziri ya otú a dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere ya n’iwu.