1 Ihe E Mere 24:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ha fekwara nza+ otú ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Erọn, mere n’ihu Eze Devid, Zedọk, Ahimelek, na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị nke Livaị. Otú e si mesoo ọnụmara nke onyeisi bụ́ okenye ka e sikwa mesoo ọnụmara nke onyeisi ọ tọrọ.
31 Ha fekwara nza+ otú ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Erọn, mere n’ihu Eze Devid, Zedọk, Ahimelek, na ndị isi ọnụmara ndị nchụàjà na ndị nke Livaị. Otú e si mesoo ọnụmara nke onyeisi bụ́ okenye ka e sikwa mesoo ọnụmara nke onyeisi ọ tọrọ.