1 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Otú a ka e si kee ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: a bịa ná ndị si n’agbụrụ Kora, Meshelemaya+ so na ha. Ọ bụ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.
26 Otú a ka e si kee ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá+ n’ìgwè n’ìgwè: a bịa ná ndị si n’agbụrụ Kora, Meshelemaya+ so na ha. Ọ bụ nwa Kore, onye si n’agbụrụ Esaf.