-
1 Ihe E Mere 26:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Meshelemaya mụrụ ụmụ nwoke ndị a: Zekaraya bụ ọkpara ya. Jedayel bụ nwa ya nke abụọ. Zebadaya bụ nwa ya nke atọ. Jatniel bụ nwa ya nke anọ.
-