1 Ihe E Mere 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Meshelemaya+ mụrụ ụmụ nwoke, nweekwa ụmụnne ndị nwoke. Ha gbasiri ike. Ha dị mmadụ iri na asatọ.