1 Ihe E Mere 26:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Nke dabaara Shọpim na Hosa+ bụ nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ, nke dị nso n’Ọnụ Ụzọ Ámá Shaleket, n’akụkụ okporo ụzọ dị ebe mgbago. Otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ìgwè ndị nche ọzọ.
16 Nke dabaara Shọpim na Hosa+ bụ nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ, nke dị nso n’Ọnụ Ụzọ Ámá Shaleket, n’akụkụ okporo ụzọ dị ebe mgbago. Otu ìgwè ndị nche na-anọ n’akụkụ ìgwè ndị nche ọzọ.