1 Ihe E Mere 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A bịa n’ụmụ Ledan, ndị si n’agbụrụ Geshọn, ndị Ledan mụrụ, Jehayelaị+ so ná ndị isi n’ọnụmara dị iche iche n’ezinụlọ Ledan, onye agbụrụ Geshọn.
21 A bịa n’ụmụ Ledan, ndị si n’agbụrụ Geshọn, ndị Ledan mụrụ, Jehayelaị+ so ná ndị isi n’ọnụmara dị iche iche n’ezinụlọ Ledan, onye agbụrụ Geshọn.