1 Ihe E Mere 26:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ.+ Ndị doro akụ̀ ndị a nsọ bụ Eze Devid,+ ndị isi ọnụmara dị iche iche,+ ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị nke otu narị otu narị ndị agha, nakwa ndị isi ìgwè ndị agha.
26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ.+ Ndị doro akụ̀ ndị a nsọ bụ Eze Devid,+ ndị isi ọnụmara dị iche iche,+ ndị isi otu puku otu puku ndị agha na ndị nke otu narị otu narị ndị agha, nakwa ndị isi ìgwè ndị agha.