1 Ihe E Mere 26:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ha doro ụfọdụ n’ime ihe ndị a kwatara n’agha+ nsọ ka e jiri ha na-elekọta ụlọ Jehova.