1 Ihe E Mere 26:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 A bịa n’ụmụ Izha,+ Kenanaya na ụmụ ya na-ahụ maka ọrụ ndị a na-anaghị anọ n’ụlọ nsọ arụ, ndị dị ka ịbụ ndị isi ọrụ na ndị na-ekpere Izrel ikpe.+
29 A bịa n’ụmụ Izha,+ Kenanaya na ụmụ ya na-ahụ maka ọrụ ndị a na-anaghị anọ n’ụlọ nsọ arụ, ndị dị ka ịbụ ndị isi ọrụ na ndị na-ekpere Izrel ikpe.+