1 Ihe E Mere 27:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ Dodaị,+ onye Ahohaị,+ bụ onyeisi ìgwè e kenyere ije ozi n’ọnwa nke abụọ. Miklọt bụkwa osote ya. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè nke ya.
4 Ọ bụ Dodaị,+ onye Ahohaị,+ bụ onyeisi ìgwè e kenyere ije ozi n’ọnwa nke abụọ. Miklọt bụkwa osote ya. Puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000) nọkwa n’ìgwè nke ya.