1 Ihe E Mere 27:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka ndị Izrel dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+
23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka ndị Izrel dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+