-
1 Ihe E Mere 27:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Onye na-ahụ maka ubi vaịn bụ Shimiaị onye Rema. Onye na-ahụ maka ebe a na-adọwa mmanya e mepụtara ná mkpụrụ a ghọtara n’ubi vaịn bụ Zabdaị onye Sifmọt.
-