1 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mgbe ha zukọrọ, Eze Devid biliri, sị: “Ụmụnne m na ndị nke m, nụrụnụ ihe m chọrọ ikwu. Ọ dị m n’obi ịrụ ebe a ga-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova nakwa ebe Chineke anyị ga na-agbakwasị ụkwụ.+ M kwakọtakwara ihe ndị a ga-eji arụ ya.+
2 Mgbe ha zukọrọ, Eze Devid biliri, sị: “Ụmụnne m na ndị nke m, nụrụnụ ihe m chọrọ ikwu. Ọ dị m n’obi ịrụ ebe a ga-adọsa igbe ọgbụgba ndụ Jehova nakwa ebe Chineke anyị ga na-agbakwasị ụkwụ.+ M kwakọtakwara ihe ndị a ga-eji arụ ya.+