1 Ihe E Mere 28:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova enyekwala m ọtụtụ ụmụ.+ N’ime ha niile, ọ họọrọ Solomọn nwa m+ ka ọ bụrụ ya ga-anọ n’ocheeze Jehova na-achị Izrel.+
5 Jehova enyekwala m ọtụtụ ụmụ.+ N’ime ha niile, ọ họọrọ Solomọn nwa m+ ka ọ bụrụ ya ga-anọ n’ocheeze Jehova na-achị Izrel.+