1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Solomọn nwa gị ga-arụ ụlọ m na ogige m, n’ihi na ahọrọla m ya ka ọ bụrụ nwa m. Mụnwa ga-abụkwa nna ya.+
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Solomọn nwa gị ga-arụ ụlọ m na ogige m, n’ihi na ahọrọla m ya ka ọ bụrụ nwa m. Mụnwa ga-abụkwa nna ya.+