-
1 Ihe E Mere 28:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụ ya mere m ji nọrọ n’ihu ndị Izrel niile, bụ́ ọgbakọ Jehova, nakwa n’ihu Chineke anyị na-agwa unu, sị: Gbaanụ mbọ ka unu mata iwu niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere, na-edebekwanụ ha, ka unu nwee ike biri n’ọmarịcha ala a,+ hapụkwara ya ụmụ unu ga-anọchi unu ka ọ bụrụ ihe ha ga-eketa ruo mgbe ebighị ebi.
-