1 Ihe E Mere 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ gwakwara ya otú a ga-esi hazie ndị nchụàjà na ndị Livaị n’ìgwè n’ìgwè+ maka ozi ha na-eje n’ụlọ Jehova, gwakwa ya banyere arịa niile a ga-eji na-eje ozi n’ụlọ Jehova.
13 Ọ gwakwara ya otú a ga-esi hazie ndị nchụàjà na ndị Livaị n’ìgwè n’ìgwè+ maka ozi ha na-eje n’ụlọ Jehova, gwakwa ya banyere arịa niile a ga-eji na-eje ozi n’ụlọ Jehova.