-
1 Ihe E Mere 28:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a ga-eji mee arịa niile a ga-eji na-arụ ọrụ dị iche iche ga-aha n’arọ, nakwa otú ọlaọcha a ga-eji mee arịa niile a ga-eji na-arụ ọrụ dị iche iche ga-aha n’arọ.
-