1 Ihe E Mere 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ gwakwara ya otú ihe ndị e ji adọsa ọkụ+ a ga-eji ọlaedo rụọ nakwa ọkụ* ha ndị a ga-eji ọlaedo rụọ ga-aha n’arọ, gwakwa ya otú ihe ndị e ji adọsa ọkụ a ga-eji ọlaọcha rụọ nakwa ọkụ* ha ndị a ga-eji ọlaọcha rụọ ga-aha n’arọ.
15 Ọ gwakwara ya otú ihe ndị e ji adọsa ọkụ+ a ga-eji ọlaedo rụọ nakwa ọkụ* ha ndị a ga-eji ọlaedo rụọ ga-aha n’arọ, gwakwa ya otú ihe ndị e ji adọsa ọkụ a ga-eji ọlaọcha rụọ nakwa ọkụ* ha ndị a ga-eji ọlaọcha rụọ ga-aha n’arọ.