1 Ihe E Mere 28:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a ga-eji rụọ tebụl a ga na-edosa achịcha a na-enye Chineke+ ga-aha n’arọ. Ihe ọzọ ọ gwara ya bụ otú tebụl nke ọ bụla na ọlaọcha a ga-eji rụọ tebụl ọlaọcha ga-aha n’arọ.
16 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a ga-eji rụọ tebụl a ga na-edosa achịcha a na-enye Chineke+ ga-aha n’arọ. Ihe ọzọ ọ gwara ya bụ otú tebụl nke ọ bụla na ọlaọcha a ga-eji rụọ tebụl ọlaọcha ga-aha n’arọ.