1 Ihe E Mere 28:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a na-agwaghị agwa a ga-eji kpụọ ndụdụ, efere, na nnukwu iko ga-aha n’arọ. Ihe ọzọ ọ gwara ya bụ otú obere efere ọlaedo+ nke ọ bụla ga-aha n’arọ nakwa otú obere efere ọlaọcha nke ọ bụla ga-aha n’arọ.
17 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a na-agwaghị agwa a ga-eji kpụọ ndụdụ, efere, na nnukwu iko ga-aha n’arọ. Ihe ọzọ ọ gwara ya bụ otú obere efere ọlaedo+ nke ọ bụla ga-aha n’arọ nakwa otú obere efere ọlaọcha nke ọ bụla ga-aha n’arọ.