18 Ọ gwakwara ya otú ọlaedo a nụchara anụcha nke a ga-eji rụọ ebe ịchụàjà insens+ ga-aha n’arọ nakwa otú ihe na-anọchi anya ụgbọ ịnyịnya,+ ya bụ, cherob+ ndị e ji ọlaedo kpụọ ga-aha n’arọ. Nku cherob ndị ahụ ga-agbasa agbasa kpuchie igbe ọgbụgba ndụ Jehova.