1 Ihe E Mere 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Lekwa ìgwè ndị nchụàjà dị iche iche+ na ndị Livaị+ ga na-eje ozi niile a ga-eje n’ụlọ ezi Chineke. I nwekwara ndị dị njikere ịrụ ọrụ, ndị nwere nkà n’ụdị ọrụ ọ bụla a ga-arụ,+ nakwa ndị isi na mmadụ niile,+ ndị ga-eme ihe niile ị gwara ha.”
21 Lekwa ìgwè ndị nchụàjà dị iche iche+ na ndị Livaị+ ga na-eje ozi niile a ga-eje n’ụlọ ezi Chineke. I nwekwara ndị dị njikere ịrụ ọrụ, ndị nwere nkà n’ụdị ọrụ ọ bụla a ga-arụ,+ nakwa ndị isi na mmadụ niile,+ ndị ga-eme ihe niile ị gwara ha.”