-
1 Ihe E Mere 29:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Agbakwaala m mbọ otú ike m hà kwakọta ọlaedo maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo arụ n’ụlọ Chineke, kwakọtakwa ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha arụ, nakwa ọla kọpa maka ihe ndị a ga-eji ọla kọpa arụ. Akwakọtakwala m ígwè maka ihe ndị a ga-eji ígwè arụ,+ nakwa osisi+ maka ihe ndị a ga-eji osisi arụ. Ihe ndị ọzọ m kwakọtara bụ nkume ọnịks, nkume a ga-eji ụrọ doo, obere okwute ndị tụrụ àgwà, ụdị nkume ọ bụla dị oké ọnụ,* nakwa nkume alabasta karịrị akarị.
-