1 Ihe E Mere 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụfọdụ n’ime ihe ndị m nyere bụ puku talent* ọlaedo atọ (3,000) si Ofa,+ puku talent ọlaọcha asaa (7,000) a nụchara anụcha a ga-eji machie ahụ́ ụlọ dị iche iche,
4 Ụfọdụ n’ime ihe ndị m nyere bụ puku talent* ọlaedo atọ (3,000) si Ofa,+ puku talent ọlaọcha asaa (7,000) a nụchara anụcha a ga-eji machie ahụ́ ụlọ dị iche iche,