1 Ihe E Mere 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 ọlaedo maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo arụ na ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha arụ nakwa maka ọrụ niile ndị omenkà ga-arụ. Ò nwere onye n’ime unu chọrọ inye Jehova onyinye taa?”+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:5 Ụlọ Nche,7/1/1990, p. 31
5 ọlaedo maka ihe ndị a ga-eji ọlaedo arụ na ọlaọcha maka ihe ndị a ga-eji ọlaọcha arụ nakwa maka ọrụ niile ndị omenkà ga-arụ. Ò nwere onye n’ime unu chọrọ inye Jehova onyinye taa?”+