1 Ihe E Mere 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha nyere puku talent ọlaedo ise (5,000), puku mkpụrụ ego darik* iri (10,000), puku talent ọlaọcha iri (10,000), puku talent ọla kọpa iri na asatọ (18,000), nakwa ígwè dị otu narị puku (100,000) talent maka ịrụ ụlọ ezi Chineke. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:7 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1887, 1986 Ụlọ Nche,8/1/2009, p. 30
7 Ha nyere puku talent ọlaedo ise (5,000), puku mkpụrụ ego darik* iri (10,000), puku talent ọlaọcha iri (10,000), puku talent ọla kọpa iri na asatọ (18,000), nakwa ígwè dị otu narị puku (100,000) talent maka ịrụ ụlọ ezi Chineke.