1 Ihe E Mere 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ị bụ onye ukwu.+ Ị dịkwa ike.+ Ị bụ onye ọma, dịrịkwa ebube.+ E kwesịrị ịna-asọpụrụ gị n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, ọ bụ gị bụ eze.+ Ị na-egosikwa na ọ bụ gị bụ Ọkaakaa.
11 Jehova, ị bụ onye ukwu.+ Ị dịkwa ike.+ Ị bụ onye ọma, dịrịkwa ebube.+ E kwesịrị ịna-asọpụrụ gị n’ihi na ihe niile dị n’eluigwe na n’elu ụwa bụ nke gị.+ Jehova, ọ bụ gị bụ eze.+ Ị na-egosikwa na ọ bụ gị bụ Ọkaakaa.